1 Samuel 24:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ gwara ndị agha ya, sị: “Ekwesịghị m ime onyenwe m ihe a n’ihi na ọ bụ onye Jehova tere mmanụ. Obi agaghị adị Jehova mma ma m mee onye Jehova tere mmanụ ihe ọjọọ.”+ 2 Samuel 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Devid asị ya: “Gịnị mere na ụjọ atụghị gị igbu onye Jehova tere mmanụ?”+ 1 Ihe E Mere 16:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ sịrị, ‘Unu akpala ndị m tere mmanụ aka. Unu emekwala ndị amụma m ihe ọjọọ ọ bụla.’+ Abụ Ọma 20:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ugbu a, amarala m na Jehova na-azọpụta onye o tere mmanụ.+ Ọ na-esi n’eluigwe ya dị nsọ za ya,Wee jiri aka ya siri ike* zọpụta ya.+
6 Ọ gwara ndị agha ya, sị: “Ekwesịghị m ime onyenwe m ihe a n’ihi na ọ bụ onye Jehova tere mmanụ. Obi agaghị adị Jehova mma ma m mee onye Jehova tere mmanụ ihe ọjọọ.”+
6 Ugbu a, amarala m na Jehova na-azọpụta onye o tere mmanụ.+ Ọ na-esi n’eluigwe ya dị nsọ za ya,Wee jiri aka ya siri ike* zọpụta ya.+