Abụ Ọma 55:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Bunye Jehova ibu na-anyịgbu gị.+ Ọ ga-enyere gị aka.+ E nweghị mgbe ọ ga-ahapụ onye ezi omume ka ọ daa.*+ Abụ Ọma 65:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Gị Onye na-anụ ekpere, ọ bụ gị ka ụdị mmadụ* niile ga-abịakwute.+
22 Bunye Jehova ibu na-anyịgbu gị.+ Ọ ga-enyere gị aka.+ E nweghị mgbe ọ ga-ahapụ onye ezi omume ka ọ daa.*+