Abụ Ọma 43:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Gịnị mere m* ji daa mbà? Gịnị mere na obi anaghị ezu m ike? M ga-echere Chineke,+N’ihi na m ka ga-eto ya ebe ọ bụ Onye Nzọpụta m kachanụ na Chineke m.+ 1 Pita 5:6, 7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi ya, wedanụ onwe unu ala otú Chineke, onye dị ike, chọrọ,* ka o bulie unu elu mgbe oge ruru.+ 7 Na-akọrọnụ ya* ihe niile na-echegbu unu,+ n’ihi na ihe banyere unu na-emetụ ya n’obi.+
5 Gịnị mere m* ji daa mbà? Gịnị mere na obi anaghị ezu m ike? M ga-echere Chineke,+N’ihi na m ka ga-eto ya ebe ọ bụ Onye Nzọpụta m kachanụ na Chineke m.+
6 N’ihi ya, wedanụ onwe unu ala otú Chineke, onye dị ike, chọrọ,* ka o bulie unu elu mgbe oge ruru.+ 7 Na-akọrọnụ ya* ihe niile na-echegbu unu,+ n’ihi na ihe banyere unu na-emetụ ya n’obi.+