Ọpụpụ 34:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova nọ na-agafe n’ihu ya ma na-ekwu, sị: “Jehova, Jehova, Chineke nwere ọmịiko*+ ma na-eme ebere,+ onye na-anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye ịhụnanya ya*+ na eziokwu ya+ dị ukwuu, Abụ Ọma 32:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Onye Chineke gbaghaara ihe ọjọọ o mere, ya bụ, onye e kpuchiri* mmehie ya, na-enwe obi ụtọ.+
6 Jehova nọ na-agafe n’ihu ya ma na-ekwu, sị: “Jehova, Jehova, Chineke nwere ọmịiko*+ ma na-eme ebere,+ onye na-anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye ịhụnanya ya*+ na eziokwu ya+ dị ukwuu,