Abụ Ọma 37:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 N’ihi na ikpe ziri ezi na-amasị Jehova,Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-erubere ya isi.+ ע [Ayin] Ọ ga na-echebe ha mgbe niile.+ Ma a ga-ebibi ụmụ ndị ajọ omume.+ Abụ Ọma 97:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya, kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+ Ọ na-eche ndị* na-erubere ya isi nche.+ Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+
28 N’ihi na ikpe ziri ezi na-amasị Jehova,Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-erubere ya isi.+ ע [Ayin] Ọ ga na-echebe ha mgbe niile.+ Ma a ga-ebibi ụmụ ndị ajọ omume.+
10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya, kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+ Ọ na-eche ndị* na-erubere ya isi nche.+ Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+