2 Samuel 22:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ị naghị ahapụ onye jisiri gị aka ike.+ Ị na-egosi onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta na ị bụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta.+
26 Ị naghị ahapụ onye jisiri gị aka ike.+ Ị na-egosi onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta na ị bụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta.+