36 Mgbe o ruru oge e ji achụ àjà ọka,+ Ịlaịja onye amụma gara ebe ịchụàjà ahụ nso, sị: “Jehova bụ́ Chineke Ebreham,+ Aịzik,+ na Izrel, biko, mee ka onye ọ bụla mata taa na ị bụ Chineke n’Izrel, na m bụ ohu gị, nakwa na ọ bụ gị gwara m mee ihe ndị a niile.+