Ọnụ Ọgụgụ 11:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ bụrụ otú a ka ị ga-esi na-emeso m, biko, gbuo m ozugbo.+ Ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, ekwela ka m hụsikwuo anya.” Job 3:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Gịnị mere na ọnwụ anaghị egbu ndị chọrọ ịnwụ?+ Ndị na-achọ ya karịa otú e si achọ akụ̀ zoro ezo, Jona 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ugbu a, Jehova, biko, mee ka m nwụọ,* n’ihi na ọ kaara m mma ịnwụ karịa ịnọ ndụ.”+
15 Ọ bụrụ otú a ka ị ga-esi na-emeso m, biko, gbuo m ozugbo.+ Ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, ekwela ka m hụsikwuo anya.”
21 Gịnị mere na ọnwụ anaghị egbu ndị chọrọ ịnwụ?+ Ndị na-achọ ya karịa otú e si achọ akụ̀ zoro ezo, Jona 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ugbu a, Jehova, biko, mee ka m nwụọ,* n’ihi na ọ kaara m mma ịnwụ karịa ịnọ ndụ.”+