Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 22:31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 Ihe ezi Chineke na-eme zuru okè.+

      Okwu Jehova enweghị ntụpọ.*+

      Chineke bụụrụ ndị niile na-agbaba n’ime ya ọta.+

  • 2 Ihe E Mere 32:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 “Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike. Unu atụla egwu, unu atụkwala ụjọ n’ihi eze Asiria+ nakwa n’ihi ìgwè mmadụ so ya, maka na ndị nọnyeere anyị karịrị ndị nọnyeere ya.+

  • Abụ Ọma 18:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m a rụsiri ike na Onye na-anapụta m.+

      Chineke m bụ oké nkume m.+ M na-agbaba n’ime ya.

      Ọ bụ ọta m na mpi* nke na-azọpụta m.* Ọ bụ ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m.+

  • Abụ Ọma 27:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 Ọ bụrụgodị na ndị agha amaa ụlọikwuu ka ha lụso m agha,

      Obi agaghị amapụ m.+

      Ọ bụrụgodị na a lụso m agha,

      Obi ka ga-esi m ike.

  • Abụ Ọma 46:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  7 Jehova nke ụsụụ ndị agha nọnyeere anyị.+

      Chineke Jekọb bụ ebe anyị na-agbaba, aka aghara ịkpa anyị. (Sila)

  • Abụ Ọma 55:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Ọ ga-anapụta m,* meekwa ka ndị na-emegide m kwụsị ịlụso m ọgụ,

      N’ihi na ọtụtụ ìgwè mmadụ na-alụso m ọgụ.+

  • Abụ Ọma 118:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Ha gbara m gburugburu. N’eziokwu, ha gbara m nnọọ gburugburu.

      Ma ọ bụ aha Jehova

      Ka m ji chụọ ha ọsọ.

  • Ndị Rom 8:31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a? Ọ bụrụ na Chineke nọnyeere anyị, ònye ga-emegide anyị?+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya