Abụ Ọma 34:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mmụọ ozi Jehova na-echebe ndị na-atụ egwu ya,+Ọ na-anapụtakwa ha.+ Matiu 26:53 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 53 Ka ì chere na mụ agaghị arịọli Nna m ka o zitere m ọtụtụ puku* ndị mmụọ ozi ugbu a?+