Ndị Hibru 11:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ okwukwe Ịnọk+ mere e ji wepụ ya ka ọ ghara ịnwụ otú ndị ọzọ si anwụ, e nweghịkwa ebe a hụrụ ya n’ihi na Chineke wepụrụ ya.+ N’ihi na tupu e wepụ ya, a gbaara ya àmà na o mere ihe dị Chineke ezigbo mma.
5 Ọ bụ okwukwe Ịnọk+ mere e ji wepụ ya ka ọ ghara ịnwụ otú ndị ọzọ si anwụ, e nweghịkwa ebe a hụrụ ya n’ihi na Chineke wepụrụ ya.+ N’ihi na tupu e wepụ ya, a gbaara ya àmà na o mere ihe dị Chineke ezigbo mma.