Jenesis 5:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mgbe Ịnọk mụchara Metusela, o so ezi Chineke* na-eje ije ruo narị afọ atọ (300). Ọ mụrụ ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị. Jud 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ịnọk,+ onye nke asaa malite n’Adam, bukwara amụma banyere ha mgbe ọ sịrị: “Lee, Jehova* bịara, ya na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi* ya+
22 Mgbe Ịnọk mụchara Metusela, o so ezi Chineke* na-eje ije ruo narị afọ atọ (300). Ọ mụrụ ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị.
14 Ịnọk,+ onye nke asaa malite n’Adam, bukwara amụma banyere ha mgbe ọ sịrị: “Lee, Jehova* bịara, ya na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi* ya+