Jenesis 30:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Rechel wee sị: “Lekwa Bilha ohu m nwaanyị.+ Gị na ya nwee mmekọahụ ka ọ mụtara m nwa,* ka m wee si n’aka ya nweta ụmụ.” Jenesis 30:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Rechel wee sị: “Mụ na nwanne m nwaanyị agbaala ezigbo mgba. Emeriekwala m ya.” O wee gụọ ya Naftalaị.*+ Jenesis 46:24, 25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ụmụ Naftalaị+ ndị nwoke bụ Jaziel, Gunaị, Jiza, na Shilem.+ 25 Ọ bụ ha bụ ụmụ nwoke Bilha mụrụ. Bilha bụ onye Leban kpọnyere Rechel nwa ya nwaanyị. Ụmụ niile Bilha mụụrụ Jekọb dị mmadụ* asaa.
3 Rechel wee sị: “Lekwa Bilha ohu m nwaanyị.+ Gị na ya nwee mmekọahụ ka ọ mụtara m nwa,* ka m wee si n’aka ya nweta ụmụ.”
8 Rechel wee sị: “Mụ na nwanne m nwaanyị agbaala ezigbo mgba. Emeriekwala m ya.” O wee gụọ ya Naftalaị.*+
24 Ụmụ Naftalaị+ ndị nwoke bụ Jaziel, Gunaị, Jiza, na Shilem.+ 25 Ọ bụ ha bụ ụmụ nwoke Bilha mụrụ. Bilha bụ onye Leban kpọnyere Rechel nwa ya nwaanyị. Ụmụ niile Bilha mụụrụ Jekọb dị mmadụ* asaa.