38 O ji osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ. O nwere akụkụ anọ há nhata. Ọ dị kubit ise n’ogologo, kubit ise n’obosara, nakwa kubit atọ n’ịdị elu.+ 2 Ọ rụnyere mpi n’akụkụ ya anọ. Ọ rụkọtara mpi ndị ahụ na ebe ịchụàjà ahụ ka ha bụrụ otu. O jizi ọla kọpa machie ya.+