Levitikọs 26:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M ga-ajụ unu, ndị iro unu ga-emerikwa unu.+ Ndị kpọrọ unu asị ga-emegbu unu.+ Unu ga-agbakwa ọsọ mgbe a na-enweghị onye na-achụ unu.+ Levitikọs 26:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ha ga na-adagide ibe ha ka à ga-asị na e nwere onye ji mma agha achụ ha ọsọ, n’agbanyeghị na e nweghị onye na-achụ ha. Unu agaghị eguzoli n’ihu ndị iro unu.+ Diuterọnọmi 32:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Olee otú otu onye ga-esi chụọ otu puku (1,000) mmadụ ọsọ,Mmadụ abụọ achụọkwa puku mmadụ iri (10,000) ọsọ?+ Ọ gwụla ma Oké Nkume ha ọ̀ hapụrụ ha,+Jehova enyefeekwa ha n’aka ndị iro ha.
17 M ga-ajụ unu, ndị iro unu ga-emerikwa unu.+ Ndị kpọrọ unu asị ga-emegbu unu.+ Unu ga-agbakwa ọsọ mgbe a na-enweghị onye na-achụ unu.+
37 Ha ga na-adagide ibe ha ka à ga-asị na e nwere onye ji mma agha achụ ha ọsọ, n’agbanyeghị na e nweghị onye na-achụ ha. Unu agaghị eguzoli n’ihu ndị iro unu.+
30 Olee otú otu onye ga-esi chụọ otu puku (1,000) mmadụ ọsọ,Mmadụ abụọ achụọkwa puku mmadụ iri (10,000) ọsọ?+ Ọ gwụla ma Oké Nkume ha ọ̀ hapụrụ ha,+Jehova enyefeekwa ha n’aka ndị iro ha.