2 Ihe E Mere 24:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’agbanyeghị na ndị agha Siria ndị lụsoro ha agha ehighị nne, Jehova nyefere imirikitiimi ndị agha+ Juda n’aka ha, n’ihi na ha hapụrụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha. Otú a ka ha* si kwụọ Jehoash ụgwọ ihe o mere.
24 N’agbanyeghị na ndị agha Siria ndị lụsoro ha agha ehighị nne, Jehova nyefere imirikitiimi ndị agha+ Juda n’aka ha, n’ihi na ha hapụrụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha. Otú a ka ha* si kwụọ Jehoash ụgwọ ihe o mere.