Ọnụ Ọgụgụ 20:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Were mkpara a, gị na Erọn nwanne gị kpọkọta nzukọ a. Gwanụ nnukwu nkume a okwu n’ihu ha ka ọ gbapụta mmiri. Ị ga-eme ka mmiri si ná nnukwu nkume a gbapụtara ha. Ị ga-enyekwa nzukọ a na anụ ụlọ ha mmiri ka ha ṅụọ.”+
8 “Were mkpara a, gị na Erọn nwanne gị kpọkọta nzukọ a. Gwanụ nnukwu nkume a okwu n’ihu ha ka ọ gbapụta mmiri. Ị ga-eme ka mmiri si ná nnukwu nkume a gbapụtara ha. Ị ga-enyekwa nzukọ a na anụ ụlọ ha mmiri ka ha ṅụọ.”+