-
Jems 5:10, 11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ụmụnna m, na-emenụ ka ndị amụma ndị kwuru okwu n’aha Jehova,*+ ndị diri ọtụtụ ahụhụ a tara ha.+ 11 Anyị na-asị na ndị tachiri obi+ na-enwe obi ụtọ.* Unu anụla otú Job si tachie obi,+ hụkwa ihe Jehova* mechara mee.+ Unu ejirikwala ya mata na ihe gbasara onye ọzọ na-emetụ Jehova* n’obi, nakwa na ọ na-eme ebere.+
-