Job 1:20, 21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Job wee bilie dọwaa uwe ya, kpụọkwa isi ya. O gburu ikpere n’ala kpọọ isiala, 21 sị: “Agba m aka* si n’afọ nne m pụta,M ga-agbakwa aka* laghachi.+ Ọ bụ Jehova nyere,+ ọ bụkwa Jehova weere. Ka a na-eto aha Jehova.”
20 Job wee bilie dọwaa uwe ya, kpụọkwa isi ya. O gburu ikpere n’ala kpọọ isiala, 21 sị: “Agba m aka* si n’afọ nne m pụta,M ga-agbakwa aka* laghachi.+ Ọ bụ Jehova nyere,+ ọ bụkwa Jehova weere. Ka a na-eto aha Jehova.”