Abụ Ọma 25:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị ha na Jehova bụ ezigbo enyi bụ ndị na-atụ egwu ya,+Ọ na-emekwa ka ha mata gbasara ọgbụgba ndụ ya.+ Ilu 3:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 N’ihi na Jehova kpọrọ onye aghụghọ asị,+Ma ya na onye ezi omume na-abụ ezigbo enyi.+
14 Ndị ha na Jehova bụ ezigbo enyi bụ ndị na-atụ egwu ya,+Ọ na-emekwa ka ha mata gbasara ọgbụgba ndụ ya.+