Job 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Anụ ụlọ ya dị puku atụrụ asaa (7,000), puku kamel atọ (3,000), otu puku ehi (1,000),* na narị jakị* ise (500). O nwekwara ọtụtụ ndị na-ejere ya ozi. Ọ bụ ya mere o ji bụrụ ya kacha baa ọgaranya ná ndị niile bi n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ.
3 Anụ ụlọ ya dị puku atụrụ asaa (7,000), puku kamel atọ (3,000), otu puku ehi (1,000),* na narị jakị* ise (500). O nwekwara ọtụtụ ndị na-ejere ya ozi. Ọ bụ ya mere o ji bụrụ ya kacha baa ọgaranya ná ndị niile bi n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ.