Ilu 6:25, 26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ekwela ka obi gị dịrị n’ebe ọ nọ maka na ọ mara mma,+Ekwekwala ka o jiri anya ọ na-akpịnyere gị rata gị,26 N’ihi na nwaanyị akwụna na-eme ka nwoke bụrụ ogbenye ọnụ ntụ,*+Ma nwunye nwoke ọzọ na-ala ndụ nwoke ya na ya na-akwa iko n’iyi. Matiu 5:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ma, ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ, ọ kwasola ya iko n’obi ya.+
25 Ekwela ka obi gị dịrị n’ebe ọ nọ maka na ọ mara mma,+Ekwekwala ka o jiri anya ọ na-akpịnyere gị rata gị,26 N’ihi na nwaanyị akwụna na-eme ka nwoke bụrụ ogbenye ọnụ ntụ,*+Ma nwunye nwoke ọzọ na-ala ndụ nwoke ya na ya na-akwa iko n’iyi.
28 Ma, ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ, ọ kwasola ya iko n’obi ya.+