2 Samuel 11:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ná mgbede otu ụbọchị, Devid biliri n’àkwà* ya, na-ejegharị n’elu ụlọ n’obí ya. Ọ nọkwa n’elu ụlọ ahụ hụ otu nwaanyị na-asa ahụ́. Nwaanyị ahụ makwara ezigbo mma. Job 31:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 “Mụ na anya m agbaala ndụ.+ Gịnịzi mere m ga-eji lewe nwaanyị ọzọ* anya otú na-ekwesịghị ekwesị?+
2 Ná mgbede otu ụbọchị, Devid biliri n’àkwà* ya, na-ejegharị n’elu ụlọ n’obí ya. Ọ nọkwa n’elu ụlọ ahụ hụ otu nwaanyị na-asa ahụ́. Nwaanyị ahụ makwara ezigbo mma.