Diuterọnọmi 10:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ na-ekpe nwa na-enweghị nna* na nwaanyị di ya nwụrụ+ ikpe ziri ezi. Ọ hụkwara onye mbịarambịa n’anya,+ na-enye ya nri na ákwà. Ilu 28:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 E nweghị ihe ga-akọ onye na-enye ogbenye ihe.+ Ma onye na-eme anya ka à ga-asị na ọ naghị ahụ ogbenye, a ga-abụ ya ọnụ.
18 Ọ na-ekpe nwa na-enweghị nna* na nwaanyị di ya nwụrụ+ ikpe ziri ezi. Ọ hụkwara onye mbịarambịa n’anya,+ na-enye ya nri na ákwà.
27 E nweghị ihe ga-akọ onye na-enye ogbenye ihe.+ Ma onye na-eme anya ka à ga-asị na ọ naghị ahụ ogbenye, a ga-abụ ya ọnụ.