Ilu 17:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Onye na-akwa ogbenye emo na-akparị Onye kere ya,+A ga-atakwa onye ọ bụla na-aṅụrị ọṅụ maka ọdachi dakwasịrị onye ọzọ ahụhụ.+ Ilu 24:17, 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Onye iro gị daa, enwela obi ụtọ. Ọ bụrụ na ọ zọhie ụkwụ, aṅụrịla ọṅụ.+ 18 Ọ bụrụ na ị ṅụrịa ọṅụ, Jehova ga-ahụ gị, ọ ga-ewutekwa ya,Ọ ga-akwụsịkwa iwesa ya* iwe.+
5 Onye na-akwa ogbenye emo na-akparị Onye kere ya,+A ga-atakwa onye ọ bụla na-aṅụrị ọṅụ maka ọdachi dakwasịrị onye ọzọ ahụhụ.+
17 Onye iro gị daa, enwela obi ụtọ. Ọ bụrụ na ọ zọhie ụkwụ, aṅụrịla ọṅụ.+ 18 Ọ bụrụ na ị ṅụrịa ọṅụ, Jehova ga-ahụ gị, ọ ga-ewutekwa ya,Ọ ga-akwụsịkwa iwesa ya* iwe.+