Matiu 5:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Ma, ana m asị unu: Unu akwụsịla ịhụ ndị iro unu n’anya,+ na-ekpekwanụ ekpere maka ndị na-akpagbu unu,+ Ndị Rom 12:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Na-agọzinụ ndị na-akpagbu unu;+ na-agọzinụ ndị mmadụ, unu abụkwala ndị mmadụ ọnụ.+
44 Ma, ana m asị unu: Unu akwụsịla ịhụ ndị iro unu n’anya,+ na-ekpekwanụ ekpere maka ndị na-akpagbu unu,+