Matiu 5:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Ma, ana m asị unu: Unu akwụsịla ịhụ ndị iro unu n’anya,+ na-ekpekwanụ ekpere maka ndị na-akpagbu unu,+ Luk 6:27, 28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “Ma ana m asị unu ndị na-ege ntị: Unu akwụsịla ịhụ ndị iro unu n’anya, na-emekwaranụ ndị kpọrọ unu asị ihe ọma.+ 28 Na-agọzinụ ndị na-abụ unu ọnụ, na-ekpekwanụ ekpere maka ndị na-akparị unu.+
44 Ma, ana m asị unu: Unu akwụsịla ịhụ ndị iro unu n’anya,+ na-ekpekwanụ ekpere maka ndị na-akpagbu unu,+
27 “Ma ana m asị unu ndị na-ege ntị: Unu akwụsịla ịhụ ndị iro unu n’anya, na-emekwaranụ ndị kpọrọ unu asị ihe ọma.+ 28 Na-agọzinụ ndị na-abụ unu ọnụ, na-ekpekwanụ ekpere maka ndị na-akparị unu.+