Ọnụ Ọgụgụ 12:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O wee sị ha: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na e nwere onye amụma Jehova n’ime unu, m ga-esi n’ọhụụ mee ka ọ mata m.+ M ga-agwakwa ya okwu ná nrọ.+ Daniel 4:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Arọrọ m nrọ tụrụ m egwu. Mgbe m dina n’àkwà m,* ihe ndị m hụrụ nakwa ọhụụ m hụrụ menyere m ụjọ.+
6 O wee sị ha: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na e nwere onye amụma Jehova n’ime unu, m ga-esi n’ọhụụ mee ka ọ mata m.+ M ga-agwakwa ya okwu ná nrọ.+