Abụ Ọma 19:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Biko, Jehova, Oké Nkume m+ na Onye Mgbapụta m,+Ka ihe m na-ekwu na ihe m na-atụgharị n’uche bụrụ ihe dị gị mma.+ Aịzaya 38:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Obi nọ na-ajọ m njọ kama obi iru m ala. Mana, i ji maka na ị hụrụ m* n’anyaMee ka m ghara ịdaba n’olulu ọnwụ.+ Ị naghịzi echeta mmehie m niile.*+
14 Biko, Jehova, Oké Nkume m+ na Onye Mgbapụta m,+Ka ihe m na-ekwu na ihe m na-atụgharị n’uche bụrụ ihe dị gị mma.+
17 Obi nọ na-ajọ m njọ kama obi iru m ala. Mana, i ji maka na ị hụrụ m* n’anyaMee ka m ghara ịdaba n’olulu ọnwụ.+ Ị naghịzi echeta mmehie m niile.*+