-
Ilu 8:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 Mgbe o nyere oké osimiri iwu
Ka mmiri ya ghara ịgafe ókè ọ kpaara ya,+
Mgbe ọ tọrọ ntọala ụwa,
-
Ndị Hibru 1:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 E kwukwara, sị: “Onyenwe anyị, ị tọrọ ntọala ụwa ná mmalite, ọ bụkwa gị kere eluigwe.
-
-
-