Abụ Ọma 104:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ na-esi n’ụlọ ya ndị dị n’elu agba ugwu dị iche iche mmiri.+ Ihe ndị ị na-emepụta na-ezuru ụwa.+ Abụ Ọma 107:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ọ na-eme ka ọzara ghọọ ọdọ mmiri nke ahịhịa amị juru,Na-emekwa ka ala kpọrọ nkụ ghọọ isi mmiri.+