1 Samuel 21:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Otu n’ime ndị na-ejere Sọl ozi, onye a na-ekweghị ka o si n’ihu Jehova pụọ,* nọ ebe ahụ n’ụbọchị ahụ. Ọ bụ onye Ịdọm.+ Aha ya bụ Doeg.+ Ọ bụ onyeisi ndị na-azụrụ Sọl atụrụ. Abụ Ọma 94:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova, olee mgbe ndị ajọ omume ga-akwụsị ịṅụrị ọṅụ? Olee mgbe ha ga-akwụsị ịṅụrị ọṅụ?+ 4 Ha na-ekwu ekwurekwu, na-etukwa ọnụ. Ndị niile na-eme ihe ọjọọ na-eto onwe ha.
7 Otu n’ime ndị na-ejere Sọl ozi, onye a na-ekweghị ka o si n’ihu Jehova pụọ,* nọ ebe ahụ n’ụbọchị ahụ. Ọ bụ onye Ịdọm.+ Aha ya bụ Doeg.+ Ọ bụ onyeisi ndị na-azụrụ Sọl atụrụ.
3 Jehova, olee mgbe ndị ajọ omume ga-akwụsị ịṅụrị ọṅụ? Olee mgbe ha ga-akwụsị ịṅụrị ọṅụ?+ 4 Ha na-ekwu ekwurekwu, na-etukwa ọnụ. Ndị niile na-eme ihe ọjọọ na-eto onwe ha.