Abụ Ọma 37:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, na-esokwa ụzọ ya,Ọ ga-emekwara gị amara, mee ka i nweta ụwa. Mgbe a ga-ebibi ndị ajọ omume,+ ị ga-ahụ ya.+
34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, na-esokwa ụzọ ya,Ọ ga-emekwara gị amara, mee ka i nweta ụwa. Mgbe a ga-ebibi ndị ajọ omume,+ ị ga-ahụ ya.+