Abụ Ọma 52:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ ya mere Chineke ga-eji dọturuo gị ala.+ Ọ ga-adọrọ gị ma dọpụta gị n’ụlọikwuu gị.+ Ọ ga-ekpochapụ gị n’ụwa.*+ (Sila) 6 Ndị ezi omume ga-ahụ ya, ya erie ha ọnụ,+Ha ga-achịkwa ya ọchị, sị,+
5 Ọ bụ ya mere Chineke ga-eji dọturuo gị ala.+ Ọ ga-adọrọ gị ma dọpụta gị n’ụlọikwuu gị.+ Ọ ga-ekpochapụ gị n’ụwa.*+ (Sila) 6 Ndị ezi omume ga-ahụ ya, ya erie ha ọnụ,+Ha ga-achịkwa ya ọchị, sị,+