Job 21:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Gịnị mere ndị ajọ omume ji adị ndụ,+Kaa nká, baakwa ọgaranya?*+ Job 21:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma ha na-asị ezi Chineke, ‘Hapụ anyị aka! Anyị achọghị ịma ihe i nyere n’iwu.*+