Abụ Ọma 9:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Bụkuonụ Jehova, onye bi na Zayọn, abụ otuto. Kọọrọnụ mba dị iche iche ihe ndị ọ na-eme.+ Abụ Ọma 145:11, 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha ga-akọsa otú ọchịchị gị si dị ebube,+Ha ga-akọsakwa otú i si dị ike,+ל [Lamed] 12 Ka ha wee mee ka ndị mmadụ mara nnukwu ọrụ ndị ị na-arụ+Nakwa otú ọchịchị gị si dị ukwuu ma dị ebube.+
11 Ha ga-akọsa otú ọchịchị gị si dị ebube,+Ha ga-akọsakwa otú i si dị ike,+ל [Lamed] 12 Ka ha wee mee ka ndị mmadụ mara nnukwu ọrụ ndị ị na-arụ+Nakwa otú ọchịchị gị si dị ukwuu ma dị ebube.+