Abụ Ọma 36:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova, ịhụnanya gị* na-eru n’eluigwe.+ Ihe ọma ị na-eme na-eru n’ígwé ojii. Abụ Ọma 103:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na otú a na-enweghị ike ịtụ ihe eluigwe ji dị elu karịa ụwa atụ̀Ka a na-enweghị ike ịtụ ịhụnanya* ọ na-egosi ndị na-atụ egwu ya.+
11 N’ihi na otú a na-enweghị ike ịtụ ihe eluigwe ji dị elu karịa ụwa atụ̀Ka a na-enweghị ike ịtụ ịhụnanya* ọ na-egosi ndị na-atụ egwu ya.+