8 Ọtụtụ nsogbu na-abịara anyị n’ụzọ niile, ma ọ pụtaghị na nke anyị na-eme agwụla. Ọtụtụ ihe na-agbagwoju anyị anya, ma anyị na-emecha mara ihe anyị ga-eme.+ 9 A na-akpagbu anyị, ma Chineke anaghị ahapụ anyị.+ A na-akụda anyị n’ala, ma anyị anaghị anwụ.+