Abụ Ọma 91:11, 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya+ iwu banyere gị,Ka ha na-eche gị nche n’ebe ọ bụla ị na-aga.+ 12 Ha ga-eji aka ha ghọrọ gị,+Ka ị ghara ịkpọ ụkwụ na nkume.+
11 N’ihi na ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya+ iwu banyere gị,Ka ha na-eche gị nche n’ebe ọ bụla ị na-aga.+ 12 Ha ga-eji aka ha ghọrọ gị,+Ka ị ghara ịkpọ ụkwụ na nkume.+