Abụ Ọma 119:55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 Jehova, ana m echeta aha gị n’abalị,+Ka m wee na-edebe iwu gị. Abụ Ọma 119:148 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 148 M na-emeghe anya m n’ime abalị,*Ka m wee chebara okwu gị echiche.*+