Abụ Ọma 63:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M na-echeta gị n’elu àkwà* m. Ọ bụ ihe banyere gị ka m na-atụgharị n’uche n’oge nche abalị.+ Luk 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Otu ụbọchị, ọ pụrụ gaa n’ugwu ka o kpee ekpere,+ ọ nọkwa na-ekpe ekpere abalị ahụ niile.+