Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 13:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga-echefu m? Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi?

      Olee mgbe ị ga-akwụsị izoro m ihu gị?+

  • Abụ Ọma 22:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?+

      Gịnị mere na ị bịaghị ka ị zọpụta m?

      Gịnị mere na ị naghị anụ ákwá arịrị m na-ebe?+

  • Jeremaya 14:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  8 Onye ndị Izrel ji nwee olileanya, Onye zọpụtara ha+ mgbe ha na-ata ahụhụ,

      Gịnị mere i ji nọrọ dị ka onye mbịarambịa n’ala a,

      Dị ka onye ije nke kwụsịtụrụ n’obodo ka ọ rahụ, chi bọọ ya agawa ebe ọ na-aga?

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya