Abụ Ọma 119:82 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 82 M na-atụ anya ihe ị ga-ekwu+Mgbe m nọ na-asị: “Olee mgbe ị ga-akasi m obi?”+ Abụ Ọma 119:123 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 123 Anya m anaghịzi ahụcha ụzọ ebe m na-atụ anya ka ị zọpụta m,+Ebe m na-echekwa ka i mezuo ihe dị mma i kwere m ná nkwa.*+ Aịzaya 38:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M na-ebe ákwá otú elekentịọba ma ọ bụ nza* si ebe ubé.+ M na-ebe ákwá otú nduru si ebe ubé.+ Elekatala m anya n’elu, ike agwụ m,+ mụ asị: ‘Jehova, anọ m n’ezigbo nsogbu. Biko, nyere m aka.’+
123 Anya m anaghịzi ahụcha ụzọ ebe m na-atụ anya ka ị zọpụta m,+Ebe m na-echekwa ka i mezuo ihe dị mma i kwere m ná nkwa.*+
14 M na-ebe ákwá otú elekentịọba ma ọ bụ nza* si ebe ubé.+ M na-ebe ákwá otú nduru si ebe ubé.+ Elekatala m anya n’elu, ike agwụ m,+ mụ asị: ‘Jehova, anọ m n’ezigbo nsogbu. Biko, nyere m aka.’+