Aịzaya 30:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Jehova* si ebe dị anya na-abịa. Ezigbo iwe ji ya. Ígwé ojii na-enweghị atụ kpuchikwara ya. Egbugbere ọnụ ya na-egosi na ezigbo iwe ji ya. Ire ya dịkwa ka nnukwu ọkụ.+
27 Jehova* si ebe dị anya na-abịa. Ezigbo iwe ji ya. Ígwé ojii na-enweghị atụ kpuchikwara ya. Egbugbere ọnụ ya na-egosi na ezigbo iwe ji ya. Ire ya dịkwa ka nnukwu ọkụ.+