Abụ Ọma 74:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 74 Chineke, gịnị mere i ji jụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?+ Gịnị mere i ji na-ewesa ìgwè atụrụ gị ị na-enye nri iwe dị ọkụ?+ Abụ Ọma 85:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ị̀ ga na-ewesa anyị oké iwe ruo mgbe ebighị ebi?+ Ị̀ ga na-ewesa anyị iwe si n’ọgbọ ruo n’ọgbọ? Aịzaya 64:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova, biko, ewefela iwe ókè.+ Echetakwala mmehie anyị ruo mgbe ebighị ebi. Biko, leenụ anyị. Anyị niile bụ ndị gị.
74 Chineke, gịnị mere i ji jụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?+ Gịnị mere i ji na-ewesa ìgwè atụrụ gị ị na-enye nri iwe dị ọkụ?+
9 Jehova, biko, ewefela iwe ókè.+ Echetakwala mmehie anyị ruo mgbe ebighị ebi. Biko, leenụ anyị. Anyị niile bụ ndị gị.