Jeremaya 12:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mụnwa bụ́ Jehova nwere ihe m kwuru gbasara ndị agbata obi m niile bụ́ ndị ọjọọ, ndị na-etinye anya n’ala m nyere ndị Izrel bụ́ ndị m ka ha biri na ya.+ M kwuru, sị: “M ga-efopụ ha n’ala ha.+ M ga-efopụkwa ndị Juda ka ha na ha ghara ịnọ.
14 Mụnwa bụ́ Jehova nwere ihe m kwuru gbasara ndị agbata obi m niile bụ́ ndị ọjọọ, ndị na-etinye anya n’ala m nyere ndị Izrel bụ́ ndị m ka ha biri na ya.+ M kwuru, sị: “M ga-efopụ ha n’ala ha.+ M ga-efopụkwa ndị Juda ka ha na ha ghara ịnọ.