Jeremaya 48:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị mmadụ anaghịzi eto Moab. Ndị iro nọ na Heshbọn+ kpaa nkata otú ha ga-esi bibie ya, na-asị: ‘Bịanụ ka anyị laa ya n’iyi ka ọ gharazie ịbụ mba.’ “Gịnwa kwa, Madmen, mechie ọnụ,N’ihi na mma agha na-eso gị n’azụ. Jeremaya 49:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Jehova kwuru, sị, ‘Oge na-abịaMgbe m ga-eme ka a nụ ụda opi agha* ndị na-alụso Raba+ bụ́ obodo ndị Amọn+ agha. Obodo ahụ ga-aghọ ebe e bibiri ebibi,A ga-agbakwa ime obodo ndị dị ya nso* ọkụ.’ Jehova kwukwara, sị, ‘Izrel ga-eweghara ala a napụrụ ya.’+
2 Ndị mmadụ anaghịzi eto Moab. Ndị iro nọ na Heshbọn+ kpaa nkata otú ha ga-esi bibie ya, na-asị: ‘Bịanụ ka anyị laa ya n’iyi ka ọ gharazie ịbụ mba.’ “Gịnwa kwa, Madmen, mechie ọnụ,N’ihi na mma agha na-eso gị n’azụ.
2 “Jehova kwuru, sị, ‘Oge na-abịaMgbe m ga-eme ka a nụ ụda opi agha* ndị na-alụso Raba+ bụ́ obodo ndị Amọn+ agha. Obodo ahụ ga-aghọ ebe e bibiri ebibi,A ga-agbakwa ime obodo ndị dị ya nso* ọkụ.’ Jehova kwukwara, sị, ‘Izrel ga-eweghara ala a napụrụ ya.’+