Abụ Ọma 145:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọgbọ niile ga-aja ọrụ gị niile mma. Ha ga-akọ banyere nnukwu ọrụ ndị ị na-arụ.+ Aịzaya 43:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ha bụ ndị m kpụụrụ onwe m,Ka ha nwee ike ịna-akọ ihe ndị m mere e kwesịrị iji maka ha too m.+