Abụ Ọma 85:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Chineke, onye na-azọpụta anyị, biko, nabataghachi* anyị,Biko, ka iwe ị na-ewesa anyị dajụọ.+ Abụ Ákwá 5:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova, biko, kpọghachite anyị n’ebe ị nọ. Anyị ga-ejikwa obi anyị niile lọghachikwute gị.+ Mee ka ihe dịrị anyị otú ọ dị n’oge gara aga.+
21 Jehova, biko, kpọghachite anyị n’ebe ị nọ. Anyị ga-ejikwa obi anyị niile lọghachikwute gị.+ Mee ka ihe dịrị anyị otú ọ dị n’oge gara aga.+