Abụ Ọma 74:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 74 Chineke, gịnị mere i ji jụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?+ Gịnị mere i ji na-ewesa ìgwè atụrụ gị ị na-enye nri iwe dị ọkụ?+ Abụ Ọma 85:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ị̀ ga na-ewesa anyị oké iwe ruo mgbe ebighị ebi?+ Ị̀ ga na-ewesa anyị iwe si n’ọgbọ ruo n’ọgbọ? Abụ Ákwá 3:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 I jirila ígwé ojii gbochie anyị ịbịakwute gị, ka ekpere anyị ghara irute ebe ị nọ.+
74 Chineke, gịnị mere i ji jụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?+ Gịnị mere i ji na-ewesa ìgwè atụrụ gị ị na-enye nri iwe dị ọkụ?+